Aisaia 43:5 IGBOB

5 Atula egwu; n'ihi na gi ka M'nọyere: M'gēme ka nkpuru-gi si n'Ọwuwa-anyanwu bia, M'gēsi kwa n'Ọdida-anyanwu chikọta gi;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 43

Echiche Aisaia 43:5 na onodu