Aisaia 44:28 IGBOB

28 Onye ahu Nke nēkwu okwu bayere Sairọs, si, Ọ bu onye-ọzùzù-aturum, ihe nile nke nātọm utọ ka ọ gēmezu kwa: ọbuná n'ikwu okwu bayere Jerusalem, si, Agēwu ya; na n'isi ulo uku Chineke, Agātọ ntọ-ala-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 44

Echiche Aisaia 44:28 na onodu