Aisaia 44:5 IGBOB

5 Otù onye gāsi, Onye Jehova nwere ka m'bu; onye ọzọ gākpọ onwe-ya n'aha Jekob; onye ọzọ gēdekwasi n'aka-ya, Onye Jehova nwere, ọ gēji kwa aha Israel tue onwe-ya aha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 44

Echiche Aisaia 44:5 na onodu