Aisaia 44:9 IGBOB

9 Ndi n-akpu arusi apiri api, ha nile bu ihe tọb͕ọrọ n'efu; ihe nile anāchọsi nke ha agaghi-aba urù: ndi-àmà-ha kwa, ha onwe-ha adighi-ahu uzọ, ha adighi-ama kwa; ka ihere we me ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 44

Echiche Aisaia 44:9 na onodu