Aisaia 45:19 IGBOB

19 Ọ bughi na nzuzo ka M'kwuworo okwu, n'otù ebe nke ala ọchichiri; asighm nkpuru Jekob, Chọnum n'ebe tọb͕ọrọ n'efu: Mu onwem bu Jehova, Onye nēkwu ezi omume, Onye nēgosi ihe di iche iche ziri ezi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 45

Echiche Aisaia 45:19 na onodu