Aisaia 46:4 IGBOB

4 ọzọ, rue agadi Mu onwem bu Onye ahu, ru kwa isi-awọ Mu onwem gēku unu n'aka: Mu onwem emewo, Mu onwem gēbu kwa; e, Mu onwem gēku n'aka me kwa ka unu wepuga onwe-unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 46

Echiche Aisaia 46:4 na onodu