Aisaia 47:11 IGBOB

11 Ma ihe ọjọ abiakwasiwo gi; i gaghi-ama chi-ọbubọ di ya: nbibi gādakwasi kwa gi; i gaghi-enwe ike ikpuchi anya-ya: ila-n'iyì gābiakwasi kwa gi na mberede, nke i nāmaghi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 47

Echiche Aisaia 47:11 na onodu