14 Le, ha di ka ahihia-ọka kpọrọ nku; ọku erewo ha; ha agaghi-anaputa onwe-ha n'aka ire ọku: ọ bughi icheku-ọku nēre ere iji nya ọku, ọ bughi kwa ọku inọdu n'iru ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 47
Echiche Aisaia 47:14 na onodu