Aisaia 48:14 IGBOB

14 Chikọtanu onwe-unu, unu nile, nuru kwa; ònye n'etiti ha gosiworo ihe ndia? Onye ahu Jehova huworo n'anya gēme ihe nātọ Ya utọ na Babilon, ọ bu kwa ogwe-aka-ya gādakwasi ndi Kaldea.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 48

Echiche Aisaia 48:14 na onodu