Aisaia 49:10 IGBOB

10 Agu agaghi-agu ha, akpiri agaghi-akpọ kwa ha nku; miri na anyanwu agaghi-amab͕u kwa ha: n'ihi na Onye nwere obi-ebere n'aru ha gēdu ha, ọ bu kwa n'akuku isi-iyi nile juputara na miri ka O gēdu ha nwayọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 49

Echiche Aisaia 49:10 na onodu