Aisaia 49:18 IGBOB

18 Welie anya-gi abua le buruburu, we hu: ndia nile achikọtawo onwe-ha, biakute gi. Mu onwem nādi ndu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta,) n'ezie ha nile ka i gēyiri dika ihe-ichọ-nma, were ha ke, dika nwunye ọhu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 49

Echiche Aisaia 49:18 na onodu