Aisaia 5:10 IGBOB

10 N'ihi na ala ubi-vine nke madu gēji ehi abua alu n'ubọchi iri gēweputa nání otù ihe-ọtùtù bath nke manya-vine, ọzọ, otù ihe-ọtùtù homer nke nkpuru-ọghigha gāmi nání otù ihe-ọtùtù ephah.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 5

Echiche Aisaia 5:10 na onodu