Aisaia 5:17 IGBOB

17 Umu-aturu gāta kwa nri dika ọ bu n'ọzara-ha, ndi-ọbìa gērichapu kwa nkpọnkpọ-ebe nile nke ndi ahu mara abuba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 5

Echiche Aisaia 5:17 na onodu