Aisaia 5:6 IGBOB

6 m'gēme kwa ka ọ gwusia; agaghi-akwacha vine-ya, agaghi-edozi kwa ya; ma ogwu na uke gētoputa: igwe-oji nile ka m'gēnye kwa iwu ka ha ghara izokwasi ya miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 5

Echiche Aisaia 5:6 na onodu