Aisaia 50:10 IGBOB

10 Onye n'etiti unu bu onye nātu egwu Jehova, nēge nti n'olu orù-Ya? onye nke jeworo ije n'ọchichiri, nke ọ dighi onwunwu-ọku o nwere, ya tukwasi obi n'aha Jehova, dabere Chineke-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 50

Echiche Aisaia 50:10 na onodu