Aisaia 51:23 IGBOB

23 ma M'gētiye ya n'aka ndi nēmekpa gi aru; ndi siri nkpuru-obi-gi, Ruda n'ala, ka ayi we gabiga: i we me ka azu-gi di ka ala na dika èzí nye ndi nāgabiga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 51

Echiche Aisaia 51:23 na onodu