4 Ṅanum nti, unu ndim; unu kwa mba nkem, gēnum nti: n'ihi na otù iwu gēsi n'ọnum puta, M'gēme kwa ka ikpém nwe ọnọdu ka ọ buru ìhè nke ndi nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 51
Echiche Aisaia 51:4 na onodu