Aisaia 51:8 IGBOB

8 N'ihi na nla gērichapu ha dika uwe, aruru gērichapu kwa ha dika aji-anu: ma ezi omumem gādiru mb͕e ebighi-ebi, nzọputam gādiru kwa ọb͕ọ nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 51

Echiche Aisaia 51:8 na onodu