Aisaia 52:12 IGBOB

12 N'ihi na ọ bughi na ngwa ka unu gāpu, ọ bughi kwa na nb͕alaga ka unu gēje: n'ihi na Onye nāga n'iru unu bu Jehova; ọzọ, Onye nāga n'azu unu bu Chineke Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 52

Echiche Aisaia 52:12 na onodu