Aisaia 52:15 IGBOB

15 otú a ka ọ gēfesa ọtutu mba ọbara; n'ihi ya ka ndi-eze gēkpuchi ọnu-ha: n'ihi na ihe nke anākọghi nye ha ka ha huworo; ọ bu kwa ihe nke ha nāhughi ka ha ghọtaworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 52

Echiche Aisaia 52:15 na onodu