6 N'ihi nka ka ndim gāmara aham: n'ihi nka ka ha gāmara n'ubọchi ahu na Mu onwem bu Onye ahu Nke nēkwu okwu; lekwam.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 52
Echiche Aisaia 52:6 na onodu