14 N'ezi omume ka agēme ka i guzosie ike: gi nọpu nmeb͕u n'ebe di anya, n'ihi na i gaghi-atu egwu; nọpu kwa ihe-ujọ n'ebe di anya, n'ihi na ọ gaghi-abiaru gi nso.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 54
Echiche Aisaia 54:14 na onodu