Aisaia 54:16 IGBOB

16 Le, Mu onwem ekèwo uzú nke nāfù ọku icheku, nākpu ihe-ọlu iji lu ọlu nke aka ya; Mu onwem ekèwo kwa onye-nbibi imebi emebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 54

Echiche Aisaia 54:16 na onodu