Aisaia 54:3 IGBOB

3 N'ihi na n'aka-nri na n'aka-ekpe ka i gāb͕asa; nkpuru-gi gēnweta kwa mba di iche iche, ọ bu kwa obodo di iche iche nke tọb͕ọrọ n'efu ka ha gēme ka madu biri nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 54

Echiche Aisaia 54:3 na onodu