Aisaia 55:12 IGBOB

12 N'ihi na ọṅù ka unu gēji puta, udo ka agēji kwa duru unu: ugwu nile na ugwu ntà nile gētiwa nkpu ọṅù, n'iru unu, osisi nile nke ọhia gāku kwa aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 55

Echiche Aisaia 55:12 na onodu