1 Otú a ka Jehova siri, Debenu ikpé ziri ezi, me-kwa-nu ezi omume: n'ihi na nzọputam di nso ibia, ezi omumem di kwa nso ka ekpughe ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 56
Echiche Aisaia 56:1 na onodu