Aisaia 56:11 IGBOB

11 Nkita-ya nile nēribiga ihe ókè, ha amaghi afọ-ojuju; ndi ahu bu kwa ndi-ọzùzù-aturu nāmaghi ighọta ihe: ha nile echewo uzọ nke aka ha iru, onye ọ bula ọ che urù-ya iru site n'akuku nile ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 56

Echiche Aisaia 56:11 na onodu