Aisaia 56:8 IGBOB

8 Ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi puta, bú Jehova Nke nāchikọta ndi Israel achupuru achupu, Ọ si, Ndi ọzọ di kwa M'gāchikọtara ya, chikọtara ndi-ya achikọtara achikọta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 56

Echiche Aisaia 56:8 na onodu