18 Uzọ-ya nile ka M'huworo, M'gēme kwa ka aru di ya ike: M'gēdu kwa ya, nyeghachi ya nkasi-obi nile, nyeghachi kwa ndi-ya nēru újú.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 57
Echiche Aisaia 57:18 na onodu