Aisaia 58:12 IGBOB

12 Ndi gēsi n'aru-gi puta gēwu kwa ebe nile bu nkpọnkpọ ebe site na mb͕e ebighi-ebi gara aga: ntọ-ala nke ọtutu ọb͕ọ ka i gēwuli; agākpọ kwa gi Onye-nmechi ntipú, Onye-nkwazi okporo-uzọ ibi ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 58

Echiche Aisaia 58:12 na onodu