Aisaia 58:14 IGBOB

14 mb͕e ahu ihe Jehova gātọ gi utọ; M'gēme kwa ka i nọkwasi ebe nile di elu nke uwa dika inyinya; M'gēme kwa ka i rie ihe-nketa nke Jekob, bú nna-gi: n'ihi na ọnu Jehova ekwuwo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 58

Echiche Aisaia 58:14 na onodu