Aisaia 58:4 IGBOB

4 Le, ọ bu n'ihi ise-okwu na ilu-ọ̀gù ka unu nēbu ọnu, ya na iwere ọkpọ nke nmebi-iwu tib͕ue: unu adighi-ebu ọnu dika ta ime ka anuru olu-unu n'elu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 58

Echiche Aisaia 58:4 na onodu