Aisaia 59:14 IGBOB

14 Emewo kwa ka ikpe ziri ezi laghachi azu, ezi omume nēguzo kwa n'ebe di anya: n'ihi na ezi-okwu asuwo ngọngọ n'amá, izi-ezi apughi kwa ibata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 59

Echiche Aisaia 59:14 na onodu