Aisaia 59:16 IGBOB

16 O we hu na ọ dighi onye ọ bula di; ibobo we nwua Ya n'aru na ọ dighi onye nāriọrọ ayi aririọ: ogwe-aka-Ya we wetara Ya nzọputa; ezi omume-Ya kwa, nke ahu nākwagide Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 59

Echiche Aisaia 59:16 na onodu