Aisaia 60:11 IGBOB

11 Ọnu-uzọ-ama-gi nile gēghe kwa oghe mb͕e nile; agaghi-emechi ha n'ehihie ma-ọbu n'abali; ka madu we bubatara gi àkù nke mba di iche iche, ndi-eze-ha aburu kwa ndi anēdu edu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 60

Echiche Aisaia 60:11 na onodu