Aisaia 61:11 IGBOB

11 N'ihi na dika ala si eme ka ihe-opupú-ya puta, na dika ubi ab͕ara ogige si eme ka ihe aghaworo nime ya pue; otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova gēme ka ezi omume na otuto pute n'iru mba nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 61

Echiche Aisaia 61:11 na onodu