3 I gāghọ kwa okpu-eze nke ima-nma n'aka Jehova, na ákwà-ike-n'isi nke ala-eze n'ọbu-aka Chineke-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 62
Echiche Aisaia 62:3 na onodu