14 Dika anu-ulo nke nārida na ndagwurugwu, otú a ka Mọ nke Jehova nēme ka ha zuru ike: otú a ka I duru ndi-Gi, imere Onwe-gi aha mara nma.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 63
Echiche Aisaia 63:14 na onodu