Aisaia 63:9 IGBOB

9 Na nkpab͕u nile ha Ya ka anākpab͕u, ọ bu kwa mọ-ozi nke iru-Ya zọputara ha: n'ihu-n'anya-Ya na n'ọmiko-Ya Ya onwe-ya b͕aputara ha; O we palie ha, kuru ha ubọchi nile nke mb͕e ebighi-ebi gara aga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 63

Echiche Aisaia 63:9 na onodu