2 dika mb͕e ọku nāb͕a umu osisi, dika mb͕e ọku nēme ka miri b͕ọ: ime ka ndi nēmegide Gi mara aha-Gi, ka mba di iche iche we si n'iru Gi ma jijiji.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 64
Echiche Aisaia 64:2 na onodu