Aisaia 64:4 IGBOB

4 Ọbuná site na mb͕e ebighi-ebi gara aga madu anughi, ha anutaghi kwa na nti, anya ahughi kwa otù Chineke, ma ewezuga nání Gi, Nke nāluru onye nēchere Ya ọlu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 64

Echiche Aisaia 64:4 na onodu