Aisaia 64:7 IGBOB

7 Ọ dighi kwa onye nākpọku aha-Gi, nke nākpọte onwe-ya ijide Gi: n'ihi na I zonariwo ayi iru-Gi, we me ka ayi b͕aze site n'aka ajọ omume nile nke ayi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 64

Echiche Aisaia 64:7 na onodu