Aisaia 65:12 IGBOB

12 M'gāgukọta unu nye mma-agha, unu nile gēruru kwa ala ka ewe b͕ue unu; n'ihi na akpọrọm unu òkù, ma unu azaghm; ekwurum okwu, ma unu anughi; unu we me ihe jọrọ njọ n'anyam abua, ọ bu kwa ihe nke nātọghm utọ ka unu rọputara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 65

Echiche Aisaia 65:12 na onodu