Aisaia 65:23 IGBOB

23 Ha agaghi-adọb͕u onwe-ha n'ọlu n'efu, ha agaghi-amu umu nye obi-ọlulọ-miri: n'ihi na nkpuru nke ndi Jehova gọziworo ka ha bu, ha na umu gēsi n'aru-ha puta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 65

Echiche Aisaia 65:23 na onodu