Aisaia 66:14 IGBOB

14 Unu gāhu kwa ya, o we tọ obi-unu utọ, ọkpukpu nile unu gējuputa na ndu dika ahihia ndu: agāma kwa aka Jehova n'ebe ndi-orù-Ya nọ, Ọ gēwesa kwa ndi-iro-Ya iwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 66

Echiche Aisaia 66:14 na onodu