Aisaia 66:24 IGBOB

24 Ha gāpu kwa, lekwasi ozu nile nke ndi nējehie ejehie megidem: n'ihi na ikpuru-ha agaghi-anwu, ọku-ha agaghi-anyu kwa; ha gābu-kwa-ra anu-aru nile ihe isọ oyi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 66

Echiche Aisaia 66:24 na onodu