Aisaia 66:5 IGBOB

5 Nurunu okwu Jehova, unu ndi nama jijiji n'okwu-Ya: Umu-nne-unu ndi nakpọ unu asì, ndi nāchupu unu n'ihi aham, asiwo, Ka asọpuru Jehova, ka ayi we lekwasi ọṅù-unu anya: ma ihere gēme ndi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 66

Echiche Aisaia 66:5 na onodu