Aisaia 7:14 IGBOB

14 N'ihi nka Onye-nwe-ayi onwe-ya gēnye unu ihe-iriba-ama; le, nwa-ab͕ọghọ ahu di ime, ọ gaje kwa imu nwa-nwoke, ọ gākpọ kwa aha-ya Immanuel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 7

Echiche Aisaia 7:14 na onodu