Aisaia 7:17 IGBOB

17 Jehova gēme ka ubọchi biakwasi n'aru gi na n'aru ndi-gi, na n'aru ulo nna-gi, bú ubọchi nke nābiaghi site n'ubọchi Efraim wezugara onwe-ya n'aru Juda; ọbuná eze Asiria.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 7

Echiche Aisaia 7:17 na onodu