Aisaia 7:2 IGBOB

2 Ewe gosi ulo Devid, si, Siria nēzu ike n'elu Efraim. Obi-ya na obi ndi-ya we me nkpatu, dika osisi nile nke oké ọhia si eme nkpatu n'iru ifufe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Aisaia 7

Echiche Aisaia 7:2 na onodu